mba/obodo | Ghana |
---|
Templeeti:Infobox radio station Neat FM (Ghana) Neat FM bụ ụlọ ọrụ redio dị na Greater Accra Region nke ndị otu akpọrọ ''Despite Group of Companies'' na achịkwata. Ụlọ ọrụ a na -arụ na 100.9fm nakwa n'ikuku. [1] Ụlọ ọrụ so n'otu n;ime ụlọ ọru nke ndi ''Despite Group of Companies'' nwe ma na ahazi . [2] Ụlọ ọrụ a gbadoro ụkwụ na-ikpọ naanị egwu ndị Africa nakwa mba ndị ọzọ. [3] Neat FM na -enye ma na-akọpụta okpukpe ziri ezi na nke pụrụ iche nye ndi na-ege ya ntị. [4]